{"id":530,"date":"2020-03-26T04:34:42","date_gmt":"2020-03-26T03:34:42","guid":{"rendered":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/?page_id=530"},"modified":"2024-08-23T19:41:09","modified_gmt":"2024-08-23T18:41:09","slug":"otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi","status":"publish","type":"page","link":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/","title":{"rendered":"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5"},"content":{"rendered":"<h1><span id=\"Ndu_gara_aga_na-emetuta_udi_mmadu_anyi_bu\">Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5<\/span><\/h1>\n<div id=\"toc_container\" class=\"no_bullets\"><p class=\"toc_title\">Contents<\/p><ul class=\"toc_list\"><li><a href=\"#Ndu_gara_aga_na-emetuta_udi_mmadu_anyi_bu\">Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5<\/a><ul><li><a href=\"#1_Okwu_mmalite_nke_akuku_ime_mmuo_nke_uche\">1. Okwu mmalite nke ak\u1ee5k\u1ee5 ime mm\u1ee5\u1ecd nke uche\n<\/a><\/li><li><a href=\"#2_Ndu_gara_aga_na-emetuta_uche_a_na-amachaghi_ya_na_omume\">2. Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta uche a na-amachagh\u1ecb ya na omume\n<\/a><\/li><li><a href=\"#3_Ike_adighi_mma_na-ewere_dika_enyemaka_ntupo_omume_ndi_nonyere_anyi_site_na_ndu_gara_aga\">3. Ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma na-ewere d\u1ecbka enyemaka nt\u1ee5p\u1ecd omume nd\u1ecb n\u1ecdnyere any\u1ecb site na nd\u1ee5 gara aga\n<\/a><\/li><\/ul><\/li><\/ul><\/div>\n\n<h2><span id=\"1_Okwu_mmalite_nke_akuku_ime_mmuo_nke_uche\"><span id=\"1_Introduction_to_the_spiritual_aspect_of_the_mind\">1. <strong>Okwu mmalite nke ak\u1ee5k\u1ee5 ime mm\u1ee5\u1ecd nke uche<\/strong>\n<\/span><\/span><\/h2>\n<p>Ak\u1ee5k\u1ee5 nke ime mm\u1ee5\u1ecd n\u2019uche mmad\u1ee5 b\u1ee5 otu ak\u1ee5k\u1ee5 nke d\u1ecb mkpa iji gh\u1ecdta nke \u1ecdma ihe mere nd\u1ecb mmad\u1ee5 d\u1ecb iche iche ji enwe ike imeghachi omume n\u2019otu \u1ecdn\u1ecdd\u1ee5 n\u2019\u1ee5z\u1ecd d\u1ecb iche. Ihe nd\u1ecb mmad\u1ee5 na-eme gbasara \u1ecdn\u1ecdd\u1ee5 nwere ike megide agwa ha mgbe \u1ee5f\u1ecdd\u1ee5. Nke a b\u1ee5 echiche amabegh\u1ecb maka mm\u1ee5\u1ecd \u1ee5b\u1ee5r\u1ee5 nke oge a, nke na-egbochi ike ya inyere mmad\u1ee5 aka n\u2019ezie.<\/p>\n<h2><span id=\"2_Ndu_gara_aga_na-emetuta_uche_a_na-amachaghi_ya_na_omume\"><span id=\"2_Past_lives_influence_the_sub-conscious_mind_and_personality\">2. <strong>Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta uche a na-amachagh\u1ecb ya na omume<\/strong>\n<\/span><\/span><\/h2>\n<p>Ya b\u1ee5 kedu otu uche si enwe mmet\u1ee5ta site na ak\u1ee5k\u1ee5 ime mm\u1ee5\u1ecd?<\/p>\n<p>Any\u1ecb enyela nk\u1ecdwa zuru oke banyere otu uche any\u1ecb si ar\u1ee5 \u1ecdr\u1ee5 na nkuzi nd\u1ecb \u1ecdz\u1ecd, Iji nwee gh\u1ecdta n\u2019\u1ee5j\u1ee5, any\u1ecb na-akwado \u1ecblele nkuzi nd\u1ecb a:<\/p>\n<p style=\"float: left;font-size: 9pt;text-align: center;width: 30%;margin-right: 1%;margin-bottom: 0.5em\"><strong><img loading=\"lazy\" decoding=\"async\" class=\"alignnone size-full wp-image-534\" src=\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-content\/uploads\/sites\/30\/2020\/03\/2_IGBO_Past-lives.jpg\" alt=\"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5\" width=\"241\" height=\"151\" \/>\u1eccd\u1ecbd\u1ecb ar\u1ee5m\u1ecdr\u1ee5 nke uche<\/strong><\/p>\n<p style=\"float: left;font-size: 9pt;text-align: center;width: 30%;margin-right: 1%;margin-bottom: 0.5em\"><strong><img loading=\"lazy\" decoding=\"async\" class=\"alignnone size-full wp-image-535\" src=\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-content\/uploads\/sites\/30\/2020\/03\/3_IGBO_Past-lives.jpg\" alt=\"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5\" width=\"240\" height=\"150\" \/>Akara aka<\/strong><\/p>\n<p style=\"float: left;font-size: 9pt;text-align: center;width: 30%;margin-right: 1%;margin-bottom: 0.5em\"><strong><img loading=\"lazy\" decoding=\"async\" class=\"alignnone size-full wp-image-536\" src=\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-content\/uploads\/sites\/30\/2020\/03\/4_IGBO_Past-lives.jpg\" alt=\"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5\" width=\"240\" height=\"150\" \/>Ihe mere any\u1ecb ji eme ihe nd\u1ecb any\u1ecb na-eme<\/strong><\/p>\n<p>&nbsp;<\/p>\n<p>&nbsp;<\/p>\n<p>&nbsp;<\/p>\n<p>&nbsp;<\/p>\n<p>&nbsp;<\/p>\n<p align=\"JUSTIFY\">Mmad\u1ee5 nwere \u1ecdt\u1ee5t\u1ee5 ak\u1ee5k\u1ee5. Ha b\u1ee5 an\u1ee5 ah\u1ee5 nk\u1ecbt\u1ecb, ike d\u1ecb mkpa, uche, \u1ecdg\u1ee5g\u1ee5 isi, an\u1ee5 ah\u1ee5 d\u1ecb omimi na mkp\u1ee5r\u1ee5 obi. Mkp\u1ee5r\u1ee5 obi b\u1ee5 \u1ee4kp\u1ee5r\u1ee5 Chineke nke d\u1ecb n\u2019ime mmad\u1ee5 nile. Uche b\u1ee5 \u1ecdd\u1ee5 nke mmet\u1ee5ta any\u1ecb, mmet\u1ee5ta any\u1ecb na \u1ecdch\u1ecbch\u1ecd any\u1ecb, \u1ecd b\u1ee5kwa otu n\u2019ime ihe kachas\u1ecb emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb. Ihe mej\u1ee5p\u1ee5tara uche mmad\u1ee5 d\u1ecb \u1ee5z\u1ecd ab\u1ee5\u1ecd::<\/p>\n<p align=\"JUSTIFY\"><strong>Uche amara:<\/strong> \u1ecc b\u1ee5 ak\u1ee5k\u1ee5 nke echiche na mmet\u1ee5ta any\u1ecb nke any\u1ecb maara maka ha. Otu \u1ecd d\u1ecb, nke a b\u1ee5 naan\u1ecb % iri nke uche any\u1ecb. Uche any\u1ecb a na-amachagh\u1ecb na-ach\u1ecbkwa uche a maara kpatakpata. \u1ecc d\u1ecb ka ihu \u1ee5l\u1ecd ah\u1ecba nyere uche a na-amachagh\u1ecb.<\/p>\n<p align=\"JUSTIFY\"><strong>Uche a na-amachagh\u1ecb:<\/strong> Uche a na-amachagh\u1ecb nwere n\u2019ime ya \u1ecdt\u1ee5t\u1ee5 ihe \u1ecdmume enwegh\u1ecb ike \u1ecbg\u1ee5 \u1ecdn\u1ee5 nd\u1ecb ekere ma \u1ecd b\u1ee5 meghar\u1ecba site na ihe mere na nd\u1ee5 a, yana\u00a0 na nd\u1ee5 gara aga. N\u2019\u1ecbmaat\u1ee5, mmad\u1ee5 nwere ike inwe \u1ecdd\u1ecbd\u1ecb \u1ecbb\u1ecd \u1ecdb\u1ecd n\u2019ihi echiche d\u1ecb omimi nke mmegwara, nke e mep\u1ee5tara ma sie ike site na ihe nd\u1ecb mere n\u2019oge gara aga na nd\u1ee5 a ma \u1ecd b\u1ee5 na \u1ecdt\u1ee5t\u1ee5 nd\u1ee5 gara aga.<\/p>\n<p>\u1ecct\u1ee5t\u1ee5 n\u2019ime any\u1ecb amagh\u1ecb, na any\u1ecb nile ebiela \u1ecdt\u1ee5t\u1ee5 nd\u1ee5 n\u2019\u1ee4wa. A na-am\u1ee5 any\u1ecb ugboro ugboro (\u1ecb\u1e45\u1ecd \u1ee5wa) iji kw\u1ee5\u1ecd \u1ee5gw\u1ecd nke ndek\u1ecd inye na \u1ecbnara. D\u1ecbka otu any\u1ecb siri bie nd\u1ee5 any\u1ecb na nd\u1ee5 gara aga, na otu any\u1ecb siri were nkpacha anya any\u1ecb mee ihe n\u2019ime nke \u1ecd b\u1ee5la n\u2019ime ha wee kp\u1ee5\u1ecd \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb. \u1ee4d\u1ecb agwa echekwara d\u1ecbka ihe omume n\u2019ime uche any\u1ecb a na-amachagh\u1ecb na-aga n\u2019ihu na-akp\u1ee5zighar\u1ecb\/sie ike site na omume any\u1ecb na echiche n\u2019ime oge nd\u1ee5 \u1ecd b\u1ee5la. \u1ecc b\u1ee5r\u1ee5 n\u2019any\u1ecb ga-elele nd\u1ee5 onye nk\u1ecbt\u1ecb gara aga ya na mmet\u1ee5ta ha na nt\u1ee5p\u1ecd omume ya, ihe na-esote ga-ab\u1ee5 nha nke mmet\u1ee5ta.<\/p>\n<table class=\"tablestyle\">\n<thead>\n<tr>\n<th><strong>Nd\u1ee5 gara aga d\u1ecb ka ihe na-eweta nt\u1ee5p\u1ecd omume mmad\u1ee5<\/strong><\/th>\n<th style=\"text-align: center\"><strong>Ike d\u1ecb ka na nnar\u1ecb<\/strong><\/th>\n<\/tr>\n<\/thead>\n<tbody>\n<tr>\n<td>Otu puku nd\u1ee5 gara aga<\/td>\n<td style=\"text-align: center\">iri ato%<\/td>\n<\/tr>\n<tr>\n<td>Nd\u1ee5 asaa gara aga<\/td>\n<td style=\"text-align: center\">iri isii na otu%<\/td>\n<\/tr>\n<tr>\n<td>Nd\u1ee5 ugbu a<\/td>\n<td style=\"text-align: center\">iteghete%<\/td>\n<\/tr>\n<tr>\n<td><strong>Mkpok\u1ecdta<\/strong><\/td>\n<td style=\"text-align: center\"><strong>%Otu nnar\u1ecb<\/strong><\/td>\n<\/tr>\n<\/tbody>\n<\/table>\n<p>Ka any\u1ecb were \u1ecdm\u1ee5maat\u1ee5 nt\u1ee5p\u1ecd iwe nke mmad\u1ee5 n\u2019oge nd\u1ee5 ya ugbu a. D\u1ecbka nwatak\u1ecbr\u1ecb eku na-aka n\u2019onwe ya o nwere ike igosip\u1ee5ta iwe n\u2019\u1ee5d\u1ecb iwe \u1ecdk\u1ee5. \u1ecc d\u1ecb mkpa iburu n\u2019uche na nt\u1ee5p\u1ecd nke iwe iwe amalitegh\u1ecb na nd\u1ee5 a n\u2019onwe ya. N\u2019ezie, \u1ecd b\u1ee5 echiche nke ewusiri ike ma dozie ya n\u2019oge nd\u1ee5.<\/p>\n<ul>\n<li>%iri ato nke \u1ee5d\u1ecb iwe mmad\u1ee5 ga-ab\u1ee5r\u1ecbr\u1ecb n\u2019ihi otu mmad\u1ee5 siri z\u1ee5lite nt\u1ee5p\u1ecd omume site na \u1ecbzaghachi n\u2019iwe n\u2019\u1ecdn\u1ecdd\u1ee5 d\u1ecb iche iche na nd\u1ee5 otu puku gara aga.Site na-anagh\u1ecb ar\u1ee5si \u1ecdr\u1ee5 ike n\u2019ibelata iwe, \u1ecd gaara ab\u1ee5 na-ahap\u1ee5r\u1ee5 ya ka \u1ecd bawanye na-enwegh\u1ecb oke n\u2019oge nd\u1ee5.<\/li>\n<li>Nd\u1ee5 asaa gara aga gaara at\u1ee5nye %iri isii na otu \u1ecdz\u1ecd nke \u1ee5d\u1ecb agwa iwe mmad\u1ee5 si \u00a0\u00a0esiwanye ike na uche a na-amachagh\u1ecb.<\/li>\n<li>Ya mere, n\u2019oge \u1ecdm\u1ee5m\u1ee5 na nd\u1ee5 ugbu a, nt\u1ee5p\u1ecd nke iwe n\u2019ime onye ah\u1ee5 ga-ab\u1ee5r\u1ee5la ihe gbanyere nnukwu mgb\u1ecdr\u1ecd. Ka mmad\u1ee5 na-ebi nd\u1ee5 ugbu a, a ga-enwe \u1ee5f\u1ecdd\u1ee5 \u1ecdn\u1ecdd\u1ee5 nd\u1ecb onye ah\u1ee5 ga-enweta nke nwere ike ikpalite onye ah\u1ee5 izaghachi n\u2019iwe, ya b\u1ee5 na-akp\u1ee5 ma sie ike n\u2019\u1ee5d\u1ecb nt\u1ee5p\u1ecd omume. Otu \u1ecd d\u1ecb, \u1ee5d\u1ecb mmeghachi nke iwe ga-ap\u1ee5ta naan\u1ecb % iteghete nke etu nt\u1ee5p\u1ecd omume nke iwe si malite na onye ah\u1ee5. N\u2019oke etiti, iri iteghete na otu % \u1ecdd\u1ecbd\u1ecb nke nt\u1ee5p\u1ecd omume onye \u1ecd b\u1ee5la ga-ab\u1ee5r\u1ecbr\u1ecb n\u2019ihi nd\u1ee5 gara aga.<\/li>\n<\/ul>\n<p align=\"JUSTIFY\">Echiche n\u2019ihi echiche nd\u1ecb d\u1ecb na uche a na-amachagh\u1ecb na-ab\u1ecba oge nile n\u2019uche amara site na izaghachi na ihe nkpalite sitere na mp\u1ee5ga ma \u1ecd b\u1ee5r\u1ee5 na-enwegh\u1ecb mkpalite \u1ecd b\u1ee5la. Ka echiche mmad\u1ee5 nd\u1ecb na-ad\u1ecbgh\u1ecb mma na-esiwanye ike d\u1ecbka iwe, \u1ecbkp\u1ecd as\u1ecb na inwe anya \u1ecdk\u1ee5 d\u1ecb, otu ah\u1ee5kwa ka echiche onye ah\u1ee5 maara si enwe oge nile echiche nd\u1ecb ad\u1ecbgh\u1ecb mma, nke na-ahap\u1ee5 onye ah\u1ee5 ebebe n\u2019\u1ecdn\u1ecdd\u1ee5 nke ad\u1ecbgh\u1ecb mma na na-enwegh\u1ecb obi a\u1e45\u1ee5r\u1ecb.<\/p>\n<p align=\"JUSTIFY\">Uche a na-amachagh\u1ecb nwekwara echiche nile ach\u1ecdr\u1ecd iji mezuo akara aka any\u1ecb n\u2019oge nd\u1ee5 any\u1ecb ugbu a. \u1ee4d\u1ecb echiche nd\u1ecb a ka a na-agbakwunye na ebe <u>ndek\u1ecd inye na inara<\/u>, nke nwere n\u2019ime ya ihe nile edere banyere omume akara aka n\u2019nd\u1ee5 onye ah\u1ee5 (n\u2019ihi nd\u1ee5 gara aga). Dabere na ndek\u1ecd inye na \u1ecbnara\u00a0 nke onye ah\u1ee5 ma \u1ecd b\u1ee5 akara aka, ebe ndek\u1ecd inye na inara n\u2019uche na-ak\u1ecdwa etu mmad\u1ee5 si azaghachi ma \u1ecd b\u1ee5 mmeghachi omume banyere ihe omume na nd\u1ee5 na \u1ecdn\u1ecdd\u1ee5. Akara aka b\u1ee5 ak\u1ee5k\u1ee5 nd\u1ee5 mmad\u1ee5 nke kar\u1ecbr\u1ecb onye ah\u1ee5 nch\u1ecbkwa. Akara aka na-ach\u1ecbkwa obi a\u1e45\u1ee5r\u1ecb na obi enwegh\u1ecb a\u1e45\u1ee5r\u1ecb any\u1ecb ga-agafe n\u2019ihi ihe \u1ecdma na ihe \u1ecdj\u1ecd (nj\u1ecd) gbak\u1ecdtara n\u2019oge nd\u1ee5 a ma \u1ecd b\u1ee5 oge nd\u1ee5 gara aga. Site na nyocha ime mm\u1ee5\u1ecd any\u1ecb ch\u1ecdp\u1ee5tara na oke etiti iri isii na ise % nke nd\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 akara aka n\u2019oge ugbu a. Akara aka a m\u1ee5r\u1ee5 nyere any\u1ecb b\u1ee5 ya b\u1ee5 isi mmet\u1ee5ta gbasara ma any\u1ecb ga-enwe a\u1e45\u1ee5r\u1ecb ma \u1ecd b\u1ee5 ihe mgbu. Otu n\u2019ime ihe na-eweta uche mgbu na nd\u1ee5 any\u1ecb (nke na-ekwe ka akara aka ad\u1ecbgh\u1ecb mma any\u1ecb p\u1ee5ta ihe) b\u1ee5 n\u2019ihi <u>nt\u1ee5p\u1ecd omume<\/u> any\u1ecb.<\/p>\n<p align=\"JUSTIFY\">Ya b\u1ee5r\u1ee5godi na any\u1ecb enwegh\u1ecb ndek\u1ecd inye na inara na mmad\u1ee5, nt\u1ee5p\u1ecd omume nwere ike \u1ecbkpalite omume ez\u1ecbgh\u1ecb ez\u1ecb nke na-enye nd\u1ecb \u1ecdz\u1ecb ihe mgbu yab\u1ee5 na-emep\u1ee5ta nkw\u1ee5ghach\u1ecb \u1ecdh\u1ee5r\u1ee5 na-ad\u1ecbgh\u1ecb mma ma \u1ecd b\u1ee5 ndek\u1ecd inye na \u1ecbnara na-ad\u1ecbgh\u1ecb mma. \u1ecc b\u1ee5r\u1ee5 na any\u1ecb na-enye nd\u1ecb \u1ecdz\u1ecd enwegh\u1ecb a\u1e45\u1ee5r\u1ecb mgbe ah\u1ee5 d\u1ecbka <u>iwu nke mmegwara<\/u>, any\u1ecb ga-agafe kwa \u1ee5d\u1ecb enwegh\u1ecb a\u1e45\u1ee5r\u1ecb ah\u1ee5 n\u2019oge nd\u1ee5 ugbu a ma \u1ecd b\u1ee5 na nd\u1ee5 \u1ecdd\u1ecbnaihu.<\/p>\n<h2 align=\"JUSTIFY\"><span id=\"3_Ike_adighi_mma_na-ewere_dika_enyemaka_ntupo_omume_ndi_nonyere_anyi_site_na_ndu_gara_aga\"><span id=\"3_Negative_energies_take_advantage_of_personality_defects_that_remain_with_us_from_past_lives\">3. <strong>Ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma na-ewere d\u1ecbka enyemaka nt\u1ee5p\u1ecd omume nd\u1ecb n\u1ecdnyere <\/strong><strong>any\u1ecb site na nd\u1ee5 gara aga<\/strong>\n<\/span><\/span><\/h2>\n<p>Mgbe \u1ecd b\u1ee5la ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma sitere na ak\u1ee5k\u1ee5 ime mm\u1ee5\u1ecd na-eji nt\u1ee5p\u1ecd omume d\u1ecbka enyemaka ha. Nke a b\u1ee5kar\u1ecbr\u1ecb otu a maka nd\u1ecb ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma nwee. \u1ecc b\u1ee5r\u1ee5 na iwe mmad\u1ee5 na-ab\u1ee5kar\u1ecb \u1ee5z\u1ecd ise n\u2019otu \u1ecdn\u1ecdd\u1ee5, ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma nwere ike m\u1ee5ba ya ruo \u1ee5z\u1ecd itenaan\u1ecb ma \u1ecd b\u1ee5 iri ya b\u1ee5 na-eme mmeghachi mmad\u1ee5 gafee oke \u1ecdn\u1ecdd\u1ee5 ah\u1ee5 ma mee okwu sie ike kar\u1ecba otu okwesiri \u1ecbd\u1ecb, N\u2019\u1ecbmaat\u1ee5 n\u2019ezi nd\u1ecdgha okwu n\u2019etiti d\u1ecb na nwunye, ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma nwere ike iwere d\u1ecbka enyemaka nt\u1ee5p\u1ecd omume ha ab\u1ee5\u1ecd, meek a ha kwuo ihe ekwes\u1ecbgh\u1ecb site na iwe bute mmebi ga-ad\u1ecbgide na mmek\u1ecdr\u1ecbta ha. Nt\u1ee5p\u1ecd omume b\u1ee5 ad\u1ecbgh\u1ecb ike nke uche (nke enwere ike inweta site n\u2019\u1ecdt\u1ee5t\u1ee5 nd\u1ee5 gara aga) nke ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma nwere ike imet\u1ee5ta ma jisie any\u1ecb ike.<\/p>\n<p align=\"JUSTIFY\">Isi okwu d\u1ecb mkpa \u1ecbgh\u1ecdta ebe a b\u1ee5 na \u1ecd b\u1ee5 kar\u1ecba n\u2019ihi nt\u1ee5p\u1ecd any\u1ecb d\u1ecb ka iwe na \u1ecdch\u1ecbch\u1ecd, ka na-enwe n\u2019\u1ee5j\u1ee5 ihe mgbu nke e dere n\u2019akara aka na any\u1ecb ga-agabiga. Nke a b\u1ee5 site na ihe \u1ecdj\u1ecd\u1ecd ma \u1ecd b\u1ee5 nj\u1ecd ekpok\u1ecdr\u1ecd site na nd\u1ee5 gara aga ma \u1ecd b\u1ee5 na nd\u1ee5 any\u1ecb ugbu a. Any\u1ecb nwerekwara ike imep\u1ee5ta ndek\u1ecd \u1ecdh\u1ee5r\u1ee5 ad\u1ecbgh\u1ecb mma maka nt\u1ee5p\u1ecd omume any\u1ecb.<\/p>\n<p style=\"text-align: justify\">\n","protected":false},"excerpt":{"rendered":"<p>ContentsNd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee51. Okwu mmalite nke ak\u1ee5k\u1ee5 ime mm\u1ee5\u1ecd nke uche 2. Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta uche a na-amachagh\u1ecb ya na omume 3. Ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma na-ewere d\u1ecbka enyemaka nt\u1ee5p\u1ecd omume nd\u1ecb n\u1ecdnyere any\u1ecb site na nd\u1ee5 gara aga Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 1. Okwu mmalite &hellip; <a href=\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/\" class=\"more-link\">Continue reading <span class=\"screen-reader-text\">Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5<\/span> <span class=\"meta-nav\">&rarr;<\/span><\/a><\/p>\n","protected":false},"featured_media":0,"parent":0,"menu_order":0,"comment_status":"closed","ping_status":"closed","template":"","meta":{"_uag_custom_page_level_css":"","footnotes":""},"categories":[5],"tags":[],"yoast_head":"<!-- This site is optimized with the Yoast SEO plugin v23.4 - https:\/\/yoast.com\/wordpress\/plugins\/seo\/ -->\n<title>Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 - SSRF Nigerian<\/title>\n<meta name=\"robots\" content=\"index, follow, max-snippet:-1, max-image-preview:large, max-video-preview:-1\" \/>\n<link rel=\"canonical\" href=\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/\" \/>\n<meta property=\"og:locale\" content=\"en_US\" \/>\n<meta property=\"og:type\" content=\"article\" \/>\n<meta property=\"og:title\" content=\"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 - SSRF Nigerian\" \/>\n<meta property=\"og:description\" content=\"ContentsNd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee51. Okwu mmalite nke ak\u1ee5k\u1ee5 ime mm\u1ee5\u1ecd nke uche 2. Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta uche a na-amachagh\u1ecb ya na omume 3. Ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma na-ewere d\u1ecbka enyemaka nt\u1ee5p\u1ecd omume nd\u1ecb n\u1ecdnyere any\u1ecb site na nd\u1ee5 gara aga Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 1. Okwu mmalite &hellip; Continue reading Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 &rarr;\" \/>\n<meta property=\"og:url\" content=\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/\" \/>\n<meta property=\"og:site_name\" content=\"SSRF Nigerian\" \/>\n<meta property=\"article:modified_time\" content=\"2024-08-23T18:41:09+00:00\" \/>\n<meta property=\"og:image\" content=\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-content\/uploads\/sites\/30\/2020\/03\/2_IGBO_Past-lives.jpg\" \/>\n<meta name=\"twitter:card\" content=\"summary_large_image\" \/>\n<meta name=\"twitter:label1\" content=\"Est. reading time\" \/>\n\t<meta name=\"twitter:data1\" content=\"7 minutes\" \/>\n<script type=\"application\/ld+json\" class=\"yoast-schema-graph\">{\"@context\":\"https:\/\/schema.org\",\"@graph\":[{\"@type\":\"WebPage\",\"@id\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/\",\"url\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/\",\"name\":\"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 - SSRF Nigerian\",\"isPartOf\":{\"@id\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/#website\"},\"primaryImageOfPage\":{\"@id\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#primaryimage\"},\"image\":{\"@id\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#primaryimage\"},\"thumbnailUrl\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-content\/uploads\/sites\/30\/2020\/03\/2_IGBO_Past-lives.jpg\",\"datePublished\":\"2020-03-26T03:34:42+00:00\",\"dateModified\":\"2024-08-23T18:41:09+00:00\",\"breadcrumb\":{\"@id\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#breadcrumb\"},\"inLanguage\":\"en-CA\",\"potentialAction\":[{\"@type\":\"ReadAction\",\"target\":[\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/\"]}]},{\"@type\":\"ImageObject\",\"inLanguage\":\"en-CA\",\"@id\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#primaryimage\",\"url\":\"\",\"contentUrl\":\"\"},{\"@type\":\"BreadcrumbList\",\"@id\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#breadcrumb\",\"itemListElement\":[{\"@type\":\"ListItem\",\"position\":1,\"name\":\"Home\",\"item\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/\"},{\"@type\":\"ListItem\",\"position\":2,\"name\":\"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5\"}]},{\"@type\":\"WebSite\",\"@id\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/#website\",\"url\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/\",\"name\":\"SSRF Nigerian\",\"description\":\"Bridging the known and unknown worlds\",\"potentialAction\":[{\"@type\":\"SearchAction\",\"target\":{\"@type\":\"EntryPoint\",\"urlTemplate\":\"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/?s={search_term_string}\"},\"query-input\":{\"@type\":\"PropertyValueSpecification\",\"valueRequired\":true,\"valueName\":\"search_term_string\"}}],\"inLanguage\":\"en-CA\"}]}<\/script>\n<!-- \/ Yoast SEO plugin. -->","yoast_head_json":{"title":"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 - SSRF Nigerian","robots":{"index":"index","follow":"follow","max-snippet":"max-snippet:-1","max-image-preview":"max-image-preview:large","max-video-preview":"max-video-preview:-1"},"canonical":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/","og_locale":"en_US","og_type":"article","og_title":"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 - SSRF Nigerian","og_description":"ContentsNd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee51. Okwu mmalite nke ak\u1ee5k\u1ee5 ime mm\u1ee5\u1ecd nke uche 2. Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta uche a na-amachagh\u1ecb ya na omume 3. Ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma na-ewere d\u1ecbka enyemaka nt\u1ee5p\u1ecd omume nd\u1ecb n\u1ecdnyere any\u1ecb site na nd\u1ee5 gara aga Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 1. Okwu mmalite &hellip; Continue reading Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 &rarr;","og_url":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/","og_site_name":"SSRF Nigerian","article_modified_time":"2024-08-23T18:41:09+00:00","og_image":[{"url":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-content\/uploads\/sites\/30\/2020\/03\/2_IGBO_Past-lives.jpg"}],"twitter_card":"summary_large_image","twitter_misc":{"Est. reading time":"7 minutes"},"schema":{"@context":"https:\/\/schema.org","@graph":[{"@type":"WebPage","@id":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/","url":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/","name":"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 - SSRF Nigerian","isPartOf":{"@id":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/#website"},"primaryImageOfPage":{"@id":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#primaryimage"},"image":{"@id":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#primaryimage"},"thumbnailUrl":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-content\/uploads\/sites\/30\/2020\/03\/2_IGBO_Past-lives.jpg","datePublished":"2020-03-26T03:34:42+00:00","dateModified":"2024-08-23T18:41:09+00:00","breadcrumb":{"@id":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#breadcrumb"},"inLanguage":"en-CA","potentialAction":[{"@type":"ReadAction","target":["https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/"]}]},{"@type":"ImageObject","inLanguage":"en-CA","@id":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#primaryimage","url":"","contentUrl":""},{"@type":"BreadcrumbList","@id":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/otu-ndu-anyi-gara-aga-si-emetuta-omume-anyi\/#breadcrumb","itemListElement":[{"@type":"ListItem","position":1,"name":"Home","item":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/"},{"@type":"ListItem","position":2,"name":"Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5"}]},{"@type":"WebSite","@id":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/#website","url":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/","name":"SSRF Nigerian","description":"Bridging the known and unknown worlds","potentialAction":[{"@type":"SearchAction","target":{"@type":"EntryPoint","urlTemplate":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/?s={search_term_string}"},"query-input":{"@type":"PropertyValueSpecification","valueRequired":true,"valueName":"search_term_string"}}],"inLanguage":"en-CA"}]}},"uagb_featured_image_src":{"full":false,"thumbnail":false,"medium":false,"medium_large":false,"large":false,"1536x1536":false,"2048x2048":false,"post-thumbnail":false},"uagb_author_info":{"display_name":"trupti","author_link":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/author\/trupti\/"},"uagb_comment_info":0,"uagb_excerpt":"ContentsNd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee51. Okwu mmalite nke ak\u1ee5k\u1ee5 ime mm\u1ee5\u1ecd nke uche 2. Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta uche a na-amachagh\u1ecb ya na omume 3. Ike ad\u1ecbgh\u1ecb mma na-ewere d\u1ecbka enyemaka nt\u1ee5p\u1ecd omume nd\u1ecb n\u1ecdnyere any\u1ecb site na nd\u1ee5 gara aga Nd\u1ee5 gara aga na-emet\u1ee5ta \u1ee5d\u1ecb mmad\u1ee5 any\u1ecb b\u1ee5 1. Okwu mmalite&hellip;","_links":{"self":[{"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/pages\/530"}],"collection":[{"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/pages"}],"about":[{"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/types\/page"}],"author":[{"embeddable":true,"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/users\/11749"}],"replies":[{"embeddable":true,"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/comments?post=530"}],"version-history":[{"count":5,"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/pages\/530\/revisions"}],"predecessor-version":[{"id":584,"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/pages\/530\/revisions\/584"}],"wp:attachment":[{"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/media?parent=530"}],"wp:term":[{"taxonomy":"category","embeddable":true,"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/categories?post=530"},{"taxonomy":"post_tag","embeddable":true,"href":"https:\/\/www.spiritualresearchfoundation.org\/ng\/wp-json\/wp\/v2\/tags?post=530"}],"curies":[{"name":"wp","href":"https:\/\/api.w.org\/{rel}","templated":true}]}}